ONAPUTAWOM,
N’ALA APITI
Onaputa wom n’ime uwa ojo n’ile, omewo ka okwu ya mia mkpuru n’imem,
otinyewokwa abu uto na onum ta, abu otito HallelujahChorus
Onaputawom na ala apiti, omewo kam guzo n’elu oke nkume, otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah
Ona edum wayo gafe ndagwuruwgwu, ona enyem onu, ona akasim obi, nga abukwuru ya abu otito n’abali, okwesiri otito Halleluja
Chorus
Onaputawom na ala apiti, omewo kam guzo n’elu oke nkume, otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah
omatawokwa ndi huru ya anya, omatawo ndi ji okwukwe n’efe ya, omatawo ndi kwere ijeghari, okwere ha nkwa udo Hallelujah
Chorus
Onaputawom na ala apiti, omewo kam guzo n’elu oke nkume, otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah
Ima nma Ckukwu ona abu ike ya, ohunanya okariri anyi na nghota, udo nke onyere anyi uwa apughu inye ya,okwesiri otito Allelujah
Chorus
Onaputawom na ala apiti, omewo kam guzo n’elu oke nkume, otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah x3
Ndi odere aha ha n’akwukwo, anyi ga emeri n’ike Chineke
Ndi osara n’ Obara Nwa Aturu, anyi ga emeri n’ike Chineke
Ebe anyi muru anya n’echenche, anyi ga emeri n’ike Chineke
Adala mba n’ekpere, anyi ga emeri n’ike Chineke
Murunu anya n’echenche, anyi ga emeri n’ike Chineke x2
Ebe anyi muru anya n’echenche, anyi ga emeri n’ike Chineke
Site n’obara Nwa Aturu
Onye iro n’eme nkiti
Ekwensu n’eme n’nkiti
Nice one
ReplyDeletethe lyrics is superb
ReplyDeleteWhy did you stop the blog
ReplyDeleteBeautiful song
ReplyDeleteThis comment has been removed by the author.
ReplyDeleteObasi, a legendary Nigerian gospel singer, captivated hearts with his soul-stirring melodies and powerful lyrics. With a career spanning over three decades, Obasi's music transcended boundaries, spreading messages of hope, faith, and love. His contributions to the gospel music industry remain etched in the hearts of many, ensuring his legacy as an icon of inspiration.
ReplyDeletehttps://soundwela.com.ng/tag/patty-obasi/