UWA
NMEHIE
Uwa-e, uwa-e, uwa mmehie, uwa gburu Jesus Christ, kpogbue ya n’elu obe, uwa
abughu ebe obibi, Igwe bu ulo Nna anyiAnya miri adighi n’ebe ahu, iru uju adighi n’elu igwe, onwu adighi n’elu igwe, oya adighi n’elu igwe, eligwe ka nma-e, eligwe ka ayi laa
Eze Jesus agawo idoziri anyi ebe obibi n’elu igwe, onye nwem agawo idoziri anyi ebe obibi n’ebe ahu,
Ogwuwo, ogwuwo obu okwu okwuru n’elu obe, igwe bu ulo Nnamu, igwe bu ulo Nna anyi
Onye nweayi, onye nweayi Jesus Christ, oga abu nu ole ngbe ka igabia nu kpopu anyi n’uwa,
Anyi no n’olile anya, anyi no na ejikere, anyi na na nti opi ike gi, anyi n’echere nwohaa, igwe bu ulo Nna ayi, eligwe bu ulo Nna ayi, igwe bu ulo Nna ayi
Uwa abughi ebe obibi, igwe bu ulo Nna ayi
Uwa juru n’nmehie, uwa juru n’okwu ugha, uwa juru n’ikwa iko, uwa juru n’anya uhiee
Eze Jesus agawo idoziri anyi ebe obibi n’elu igwe, onye nwem agawo idoziri anyi ebe obibi n’ebe ahu,
igwe bu ulo Nnamu, igwe bu ulo Nnam
Onye nweayi, onye nweayi Jesus Christ, oga abu nu ole ngbe ka igabia nu kpopu anyi n’uwa,
Anyi no n’olile anya, anyi no na ejikere, anyi na na nti opi ike gi, anyi n’echere nwohaa,
Onye nwem
Uwa n’awa awa, eligwe bu ulo Nna anyi
Uwa akala nka, eligwe bu ulo Nna anyi
Uwa juru n’nmehie, eligwe bu ulo Nna anyi
onye nwem agawo idoziri anyi ebe obibi n’eligwe,
Eze Jesus agawo idoziri anyi ebe obibi n’eligwe,
igwe bu ulo Nnamu, eligwe bu ulo Nnam
eligwe bu ulo Nnam
Uwa juru n’nmehie, eligwe bu ulo Nna anyi
Uwa akala nka, eligwe bu ulo Nna anyi
No comments:
Post a Comment