Monday, 14 January 2013

AGAPE VOL 101

AGAPE VOL 101
Agam esoro ndi muozi n’enye gi ekele
Agam esoro ndi muozi n’aja aha gi mma
Osimiri n’erughari n’oti gi nnam
Ahihia do n’ohia efufe aka n’enye aha gi ekele
Umu madu bi n’uwa n’egbu ikpere, naja aha gi mma
Ha nasi imela, imela, imela

Agam esoro ndi muozi n’enye gi ekele
Agam esoro ndi muozi n’aja aha gi mma
Osimiri n’erughari n’oti gi nnam
Ahihia do n’ohia efufe aka n’enye aha gi ekele
Umu madu bi n’uwa n’egbu ikpere, naja aha gi mma n’elu uwa
Ha nasi imela, imela, imela

Agam esoro ndi muozi n’enye gi ekele, ekele oma
Agam esoro ndi muozi n’aja aha gi mma
Osimiri n’erughari n’oti gi nnam
Ahihia do n’ohia efufe aka n’enye aha gi ekele
Umu madu bi n’uwa n’egbu ikpere, naja aha gi mma n’elu uwa
Ha nasi imela, imela, imela

N’ime nche miri Jesus ka obim gbabara
N’ime nche miri ahuo, Kam gbabara we zoo
N’ime nche miri Jesus ka obim gbabara
N’ime nche miri ahou, Kam gbabara
Onye iro n’agba mgba, n’uzo ndum nile
Ma n’ime nche miri ahuo, cheberem ndum mgbe dum
Ajo onye nebe akwa, n’ihi na anyi nwe meri
Amam na aha Jesus nenye meri
Ona echem n’ime nche miri ya
Ocheberem mkpuru obim-oh x3
Rue mgbe oga bia

I HAVE A JOY by VOICE OF THE CROSS

I HAVE A JOY by VOICE OF THE CROSS

I have a joy, the joy of salvation, the joy of deliverance, the joy of salvation
 I have a joy, the joy of salvation, the joy of deliverance, joy every day

I have a joy, the joy of salvation, the joy of deliverance, the joy of salvation
 I have a joy, the joy of salvation, the joy of deliverance, joy every day

I have a joy, the joy of salvation, the joy of deliverance, the joy of redemption

Joy, joy, oh joy every day
Happy Happy, Happy Happy every day
Joy, joy, joy every day, the joy of salvation, joy every day

I have a joy, the joy of salvation, the joy of deliverance, the joy of redemption
I have a joy that Savior has given me, the joy of salvation, joy every day
I have a joy, the joy of salvation, the joy of deliverance, the joy of salvation
 I have a joy, the joy of salvation, the joy of deliverance, joy every day

Joy, joy, joy every day
Happiness, Happiness, Happiness every day in my life,
Joy, joy, joy every day, the joy of salvation, joy every day
Joy, joy, joy every day in my life
Happiness, Happiness, Happiness every day in my soul,
Joy, joy, joy
that savior has given me, that savior has given me

 the joy of salvation, joy every day

ONAPUTAWOM N’ALA APITI by PARTY OBASI

ONAPUTAWOM, N’ALA APITI
Onaputa wom n’ime uwa ojo n’ile, omewo ka okwu ya mia mkpuru n’imem, otinyewokwa abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah

Chorus
Onaputawom na ala apiti, omewo kam guzo n’elu oke nkume, otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah

Ona edum wayo gafe ndagwuruwgwu, ona enyem onu, ona akasim obi, nga abukwuru ya abu otito n’abali, okwesiri otito Halleluja 

Chorus
Onaputawom na ala apiti, omewo kam guzo n’elu oke nkume, otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah

omatawokwa ndi huru ya anya, omatawo ndi ji okwukwe n’efe ya, omatawo ndi kwere ijeghari, okwere ha nkwa udo Hallelujah

Chorus
Onaputawom na ala apiti, omewo kam guzo n’elu oke nkume, otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah

Ima nma Ckukwu ona abu ike ya, ohunanya okariri anyi na nghota, udo nke onyere anyi uwa apughu inye ya,okwesiri otito Allelujah

Chorus
Onaputawom na ala apiti, omewo kam guzo n’elu oke nkume, otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah x3

Ndi odere aha ha n’akwukwo, anyi ga emeri n’ike Chineke
Ndi osara n’ Obara Nwa Aturu, anyi ga emeri n’ike Chineke
Ebe anyi muru anya n’echenche, anyi ga emeri n’ike Chineke
Adala mba n’ekpere, anyi ga emeri n’ike Chineke

Murunu anya n’echenche, anyi ga emeri n’ike Chineke x2
Ebe anyi muru anya n’echenche, anyi ga emeri n’ike Chineke
Site n’obara Nwa Aturu

Onye iro n’eme nkiti
Ekwensu n’eme n’nkiti

UWA NMEHIE

UWA NMEHIE
Uwa-e, uwa-e, uwa mmehie, uwa gburu Jesus Christ, kpogbue ya n’elu obe, uwa abughu ebe obibi, Igwe bu ulo Nna anyi
Anya miri adighi n’ebe ahu, iru uju adighi n’elu igwe, onwu adighi n’elu igwe, oya adighi n’elu igwe, eligwe ka nma-e, eligwe ka ayi laa

Eze Jesus agawo idoziri anyi ebe obibi n’elu igwe, onye nwem agawo idoziri anyi ebe obibi n’ebe ahu,
Ogwuwo, ogwuwo obu okwu okwuru n’elu obe, igwe bu ulo Nnamu, igwe bu ulo Nna anyi
Onye nweayi, onye nweayi Jesus Christ, oga abu nu ole ngbe ka igabia nu kpopu anyi n’uwa,
Anyi no n’olile anya, anyi no na ejikere, anyi na na nti opi ike gi, anyi n’echere nwohaa, igwe bu ulo Nna ayi, eligwe bu ulo Nna ayi, igwe bu ulo Nna ayi
Uwa abughi ebe obibi, igwe bu ulo Nna ayi

Uwa juru n’nmehie, uwa juru n’okwu ugha, uwa juru n’ikwa iko, uwa juru n’anya uhiee

Eze Jesus agawo idoziri anyi ebe obibi n’elu igwe, onye nwem agawo idoziri anyi ebe obibi n’ebe ahu,
igwe bu ulo Nnamu, igwe bu ulo Nnam
Onye nweayi, onye nweayi Jesus Christ, oga abu nu ole ngbe ka igabia nu kpopu anyi n’uwa,
Anyi no n’olile anya, anyi no na ejikere, anyi na na nti opi ike gi, anyi n’echere nwohaa,
Onye nwem

Uwa n’awa awa, eligwe bu ulo Nna anyi
Uwa akala nka, eligwe bu ulo Nna anyi
Uwa juru n’nmehie, eligwe bu ulo Nna anyi

onye nwem agawo idoziri anyi ebe obibi n’eligwe,
Eze Jesus agawo idoziri anyi ebe obibi n’eligwe,

igwe bu ulo Nnamu, eligwe bu ulo Nnam
eligwe bu ulo Nnam

Uwa juru n’nmehie, eligwe bu ulo Nna anyi
Uwa akala nka, eligwe bu ulo Nna anyi

ONAPUTAWOM, N’ALA APITI by Party Obasi, AGAPE VOL 101 and VOICE OF THE CROSS IN IBO LANGUAGE

ROPUTARA UNU ONWE UNU ONYE UNU GA EFE
Roputara unu onwe unu, onye unu ga n’efe, ma mu n’ezi n’ulo mu, anyi ga efe Chukwu
Anokwala n’obi abua, anokwala n’itu ujo, kpebiere onwe gi taa banyere onye iga efe
Iga akpo isi ala ye arusi, arusi apiri api, olu aka madu, odighi aza ekpere
Jehovah kam ga efe, Oke osis n’enye ndo, ogbara nkiti okwu juru n’onu ya, obunu ya kam ga efe
Okaka nke bi n’igwe, Nmalite n’Ogwugwu, Alpha na Omega obunu ya kam ga efe
Ropurutara unu onwe unu, onye unu ga akpo isiala ye, Paty na ezi n’ulo ya, anyi ga efe Chukwu.

Anokwala n’obi abua, anokwala n’itu ujo, kpebiere onwe gi taa onye iga efe
Iga akpo isi ala ye arusi, arusi apiri api, olu aka madu, odighi aza ekpere
Ma muonwem Jehovah kam ga efe, Oke osis na enye ndo, Ogbara nkiti okwu juru n’onu ya, obunu ya ka anyi ga efe, Okaka nke bi n’igwe, Nmalite n’Ogwugwu, Ogbajiri kpo ya nku, obu ya ka anyi ga efe
Roputara unu onwe unu, onye unu, onye unu ga akpo isiala ye, Gody na ezi n’ulo ya, ha ga efe Chukwu.
Anyi ga efe Chukwu, anyi ga efe Jehovah, Jehovah na eme nma, rue mgbe ebighiebi
Roputara unu onwe unu, onye unu ga n’efe, Okwesco na ezi n’ulo ya, ha ga efe Chukwu.

Anokwala n’obi abua, anokwala n’itu ujo, kpebiere onwe gi taa onye iga efe
Iga akpo isi ala ye arusi, arusi apiri api, olu aka madu, odighi aza ekpere